Browsing Category
Egwuriegwu
Bọọlụ aka: Naịjirịa ewepụtala aha mmadu iri na isii maka iko mba Afrịka
Onye isi nkuzi ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwoke Naịjirịa bụ Rafiu Salami ekwupụtala ndị otu ikpeazụ ya nwere mmadụ iri na isii maka asọmpi iko mba Afrịka na-abịa na Cairo, Egypt.
Ndepụta a nwere ndị nche goolu atọ, ndị na-agbachitere…
Etu Asompi bọọlụ mbụ Naịjirịa n’asọmpi AFCON 2024 siri gaa
Asọmpi AFCON 2024 a na-agba na mba Ivory Coast bidoro ụnyaahụ bụ abali iri na atọ nke onwa Jenụwarị 2024.
Naịjirịa na Equitorial Guinea gbara bọọlụ nke mbụ ha unyaa bụ abali iri na anọ nke onwa Jenụwarị.
Nke a bụ ugboro iri abụọ…
Victor Bonniface agaghị eso n’egwu AFCON
Ọgbaa bọọlụ Bayer Leverkusen bụ Victor Boniface esorola n'ahịrị ndị agaghị agbara Naịjirịa bọọlụ n'asọmpị AFCON na-abịa.
Nke a mere dịka Boniface merụrụ ahụ mgbe o so otu Super Eagles gaa ọzụzụ nkwado asọmpị a na Abu Dhabi.
Nke a…
Prezident Tinubu na-eru uju onye bụbu onye nkuzi Eagles.
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu eruola uju maka ọnwụ Sebastian Brodericks-Imaseun, onye bụbu onye nkuzi ndị otu egwuregwu Nigeria U-17, na-akọwa ya dị ka ezigbo dike Naijiria.
N'ozi nke ọnụ na-ekwuru Onyeisiala, Ajuri Ngelale binyere aka,…
FIFA kwuru na Super Eagles banyere dị ka otu nke isii kacha mma n’Africa na-agbaa 42…
FIFA kwuru na Super Eagles banyere dị ka otu nke isii kacha mma n'Africa na -agbaa 42 n'ụwa na 2023.
Gọvanọ steeti Naịja:na-eme atụmatụ iwu ụlọ egwuregwu.
Mohammed Umaru Bago ,Gọvanọ steeti Naịja kwuru na ọchịchị ya na-eme atụmatụ iwu ụlọ egwuregwu.
Ịkwado ndị ntorobịa: Ndị nka na-agba goomenti etiti ume itinye ego na nka
Mazị Muhammad Suleiman, Onye isi oche, Society of Nigerian Artists (SNA) agwala Gọọmenti Federal ka ha nye ndị ntorobịa Naijiria aka ịkwalite GDP obodo site na itinye ego na nka.
Suleiman kpọrọ oku a na mkparịtaụka ya na ndị ntaakụkọ…
onyeisi otu na-ahụ maka egwuregwu bọọlụ na Naịjirịa bụ Ibrahim Gusau enyela ndị egwuregwu iwu ka ha…
onyeisi otu na-ahụ maka egwuregwu bọọlụ na Naịjirịa bụ Ibrahim Gusau enyela ndị egwuregwu iwu ka ha nye ike ha niile ka ha wee pụta ndị meriri.
Osimhen na-aga n’ihu na mgbake na Naijiria.
Onye ọtuegwuregwu bọọlụ Napoli Victor Osimhen nọ na Naijiria na-aga n'ihu na mgbake ya na mmerụ ahụ ọ nwetara n'oge egwuregwu enyi na enyi Super Eagle na Saudi Arabia na nso nso a.
NNL Eyigharịala Ụbọchị Mmalite Asọmpi 2023-2024 League
Ndị bọọdụ Nigeria National League (NNL) yigharịrị ụbọchị mmalite nke asọmpi egwuregwu 2023-2024 ka ọ bụrụ ụbọchị a na-ekwupụtabeghị.
Onye isi oche ndị otu NNL, George Aluo kwuru na ọ bụ n'enweghị ike ndị otu egwuregwu dị iche iche…