Browsing Category
Ndọrọndọrọọchịchị
Sineti Akpọọla Mele Kyari na Ndị Ọzọ Maka Ịza Ajụjụ Ego
Ndị Sineti Naịjirịa akpọọla onye bụbu onyeisi otu ụlọ ọrụ mmanụ, Nigerian National Petroleum Company Limited (NNPCL), Mele Kyari, Umar Ajia Isa nakwa Dọkinta Bala Wunti maka iza ajụjụ ego dị N210trillion na-enweghị…
Nhazi nke ndị ntorobịa ka na-abụ isi nkwado siri ike nke otu ọchịchị (APC).
Mariya Mahmoud Minista Steeti nke (FCT), ekwuola na ike, echiche, na mgbalị nhazi nke ndị ntorobịa ka na-abụ isi nkwado siri ike nke otu ọchịchị All Progressives Congress (APC).
Onye bụbu Gọvanọ steeti Enugu kwadoro Onye Isi Ala Naijiria Bola Ahmed Tinubu.
Maazị Sullivan Chime,Onye bụbu Gọvanọ steeti Enugu akwadoro Onye Isi Ala Naijiria Bola Ahmed Tinubu maka ¡banye oge nke abụọ n’ọfịs, na-akọwa ọrụ Onye Isi Ala ahụ dị ka nke a ga-atụ anya ma too ya.
Nwamadi a sịrị na ọ naghị enwe obi…
A malitela nnukwu ngagharịiwe megide gọọmenti na Tehran na obodo ndị ọzọ dị n’Ịran
Ọtụtụ mmadụ na-eme ngagharịiwe n'isi obodo Iran na obodo ndị ọzọ, dịka vidiyo na-efegharị n’ịntanetị siri gosi.
A na-ekwukwa na ọ bụ ngosipụta ike kachasị ukwuu nke ndị na-agaba ụlọọrụ ụkọchukwu n'ime ọtụtụ afọ ụkwụ.
A…
Ntuliaka izugbe nke afọ 2027Labour Pati ekwela nkwa inye ụmụnwaanyị ohere isonye na ya.
Ntuliaka izugbe nke afọ 2027Labour Pati ekwela nkwa inye ụmụnwaanyị ohere isonye na ya.
Agaghịm azọ ọkwa Onyeisiala n’afọ 2027 maka ihi Tinubu – Wike
Nyosom Wike bụbu Gọvanọ chiri Rịva steeti ma bụrụkwa mịnịsta na-ahụ maka Abuja ekwuola na ya enweghị mmasị ịzọ ọkwa Onyeisiala Naịjirịa n’afọ 2027.
Nyosom Wike kwuru nke a ma kọwaa na ya enweghị mmasị ịjiri otu Patị Peoples…
INEC enyefela ndị omebe iwu isi asatọ ntụzịaka mgbanwe ntuliaka
Ụlọ ọrụ Independent National Electoral Commission (INEC), na-ekwu na ha ezipụla ndụmọdụ asatọ n'ime ndụmọdụ 142 sitere na nyocha onwe ya nke nhoputa ndi ochichi n'afọ 2023 na ndị na-emetụta ya, na National Assembly maka mmezi iwu na ntuli…
2025 UMTE Nsonaazụ: JAMB na-etinye ndị ọkachamara ka ha dozie mkpesa
Joint Admissions and Matriculation Board (JAMB) etinyela ndị ọkachamara n'ọrụ aka iji lebara mkpesa anya ka ọ na-ekweta nnukwu mkpesa na-adịghị ahụkebe na-esote ntọhapụ nke 2025 Unified Tertiary Matriculation Examination (UTME), nke e…
Ndi omeiwu asatọ esila na otu PDP gafee na APC
Onye kachasị ochie nke ụlọ ndị nnọchite anya Mazi. Mutu Nickelas na mmadu ise ndị nnọchite anya si na Steeti Delta si na otu ndorondoro PDP gafee na otu Parti Party Apc.
Maazị Mtuli Nickelas noo na ụlọ nzuko omiwu kamgbe afo 1999 na…
Onye isi ala Tinubu na-ezute gọvanọ Dọvanọ, Sheriff Obevwori
Onye isi ala Bola zutere na Gọvano Steeti Delta bu, Sheriff obevwori, n'ogige onye isiala bu State House na Abuja.
Gọvanọ Obevwori rutere na steeti house ka okuru 3:45 p.M.n’ubochi tusde.
Nzukọ a bụ Oberevwori nke mbụ yana onye isi…