Browsing Category
Naijiria
Onye isi ala Tinubu ewepụtala nzukọ FEC nke abụọ maka Mọnde, abali irina isii nke onwa Ọktọba
Onye isi ala Naijiria, Bola Tinubu ga-eme n'ụbọchị Mọnde, abalị iri na isii n'ọnwa Ọktoba, kpọkọta ọgbakọ nke abụọ nke Federal Executive Council nke nchịkwa ya, nke na-abịa ụbọchị iri ano na ano ka nnọkọ nke mbụ gasịrị.
Onye…
Onye osote onye isi ala Naijiria rutere China
Osote onye isi ala Naijiria, Kashim Shettima abịala na Beijing, China na nleta ọrụ na mba Eshia.Onye osote onye isi oche nke kọmitii kwụ ọtọ nke Beijing Municipal People's Congress Mazi. Li Yingjin na onye osote onye isi ngalaba na-ahụ maka…
Onye isi ala Tinubu ṅụrụ iyi na ndị minista atọ ọzọ
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ewepụtala ndị minista atọ ndị ụlọomeiwu sinetọ wepụrụ na nso nso a.
Ndị ewepụtara bụ Dr Jamila Bio Ibrahim (Kwara State) Ayodele Olawande (Ondo) na Balarabe Abbas Lawal (Kaduna State).
Ndị minista ọhụrụ…
Israel-Gaza crisis: Dika Blinken wuchiri Israel, lee ihe ise Ọhụrụ merela
Dịka odeakwụkwọ ukwu mba Amerịka wuchiri Tel Aviv, Izrel ka ọ gachara ụfọdụ mba ndị Arab maka ịkpa maka ọkwu metụtara ọgụ Izrel na Palestine, mmadụ otu nde (1million) ndị Palestine agbaala ọsọdụ gbapụ na mpaghara Ugwu Gaza, dịka otu UN si…
NRC) gọnahụrụ akụkọ maka ịnwa izu ohi ndị nkuzi ụgbọ okporo ígwè.
NRC) gọnahụrụ akụkọ maka ịnwa izu ohi ndị nkuzi ụgbọ okporo ígwè.
Osote onye isi ala Naijiria, Kashim Shettima, ga-agawa Beijing, China, ịnọchite anya Onye isi ala.
Osote onye isi ala Naijiria, Kashim Shettima, ga-agawa Beijing, China, ịnọchite anya Onye isi ala.
Otu Nkwado Arịọla Ka Enye Onyeisiala Nkwado
Otu nkwado nke All Progressives Congress (APC), nke a kpọrọ Grassroots Governance Group (G3) agbaala ndị otu mmegide ume ka ha kwụsị ịdọpụ uche Onye isi ala Bola Tinubu ka o wee nwee ike imezu ebumnuche ya "Renewed Hope".
Otu ahụ kwuru…
Onye isi ala Tinubu kwadoro okporo ụzọ di nari iri abụọ na isi 260 maka ndozi.
Onye isi ala Tinubu kwadoro okporo ụzọ di nari iri abụọ na isi 260 maka ndozi .
Onyeisiala Tinubu Ahọpụtala Onyeisi EFCC Ọhụrụ
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu akwadola nhọpụta nke Mazi Ola Olukoyede ka ọ bụrụ onye isi oche nke Economic and Financial Crimes Commission (EFCC) maka oge mmeghari ohuru nke afọ anọ na nke mbụ, na-echere nkwado Sineti.
Nhọpụta nke Maazị…
A tụọla otu ọchịagha nga afo asaa maka izupu ego
Ụlọikpe ndị agha pụrụiche amaala otu ọchịagha ikpe maka izupu ego ruru ijeri naira atọ (3bn).
Ọchịagha Umaru Mohammed bụbu onye na-elekọta ngalaba ala na ụlọ nke ndị agha ga-aga nga afọ asaa maka nrụrụ aka na nzupu ego.
Ụlọikpe ahụ…