Browsing Category
Naijiria
Obi anabatala ikpe ụlọikpe kacha elu, dị njikere iche okwu gbasara ọdịmma mba
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke Labour Party, LP, bụ Maazị Peter Obi emeghachila omume na mkpebi nke Ụlọikpe Kasị Elu n'ihe gbasara ntuliaka onyeisiala.
Mazị Peter Obi kwuru na ya bụ onye riterela uru na mkpebi ụlọikpe kacha elu gbasara…
Ndị agha na ndị uwe ojii napụtara mmadụ abụọ a tọọrọ na steeti Katsina.
A tọọrọ ndị otu Corps ahụ ka ha si Edo na-aga steeti Kastina.
Na mbọ iji kwalite mmepụta nri, osote onye isi ala,arịọla enyemaka nke gọọmentị United States.
Na mbọ iji kwalite mmepụta nri, osote onye isi ala,arịọla enyemaka nke gọọmentị United States.
Ndị Nnọchiteanya Ga-Enyocha Ngwuputa Akụ Dị N’ime Ala N’ụzọ Iwu Akwadoghị
Ụlọ ndị nnochite anya ekwupụtala ọnọdụ mberede na ngalaba ngwuputa akụ dị n'ime ala n'ihi igwu pụta akụ ndị ahụ n'ụzọ iwu akwadoghị.
Ụlọ ahụ gwara Gọọmenti Naijiria ka ha tinye aka pụrụ iche na mmefu ego 2024 iji wepụta maka iguzobe ụlọ…
Cabinet dị mma ijeri naira 2.1 maka mmefu ego maka afọ 2023
Federal Executive Council ewepụtala nchikota N2.1 trillion dị ka mmefu ego mgbakwunye maka afọ 2023.
Mịnịsta na-ahụ maka mmefu ego na atụmatụ akụ na ụba, Atiku Bagudu, kwupụtara nke a mgbe ọ na-agwa ndị nta akụkọ okwu steeti na ngwụcha…
FEC kwadoro ijeri naira 5.5 maka okporo ụzọ ụgbọ okporo ígwè Abuja
Ndị isi ụlọ ọrụ gọọmentị etiti akwadola ego ijeri naira 5.5 maka iwu okporo ụzọ maka obodo ndị dị n'akụkụ ọrụ ụgbọ okporo ígwè Abuja.
Mịnịsta na-ahụ maka Federal Capital Territory, Nyesom Wike, kpughere nke a nye ndị nta akụkọ House…
Naijiria Ekwughachila Njikere Ya Ịkwụsị Ụtaba N’ebe Ndị Ntorobịa Nọ
Mịnịsta na-ahụ maka ndị ntorobịa na mmepe nke Naijiria, Jamila Ibrahim ekwupụtala mkpebi mba ahụ iji gbochie ịta ụtaba nke ndị ntorobịa.
O kwuru nke a n'Abuja mgbe onye isi ngalaba na-ahụ maka njikwa ụtaba (AFRO) Campaign for…
Ewepụtala otu ijeri dolla iji gaa n’ihu maka nhazi ọrụ ugbo pụrụ iche na steeti iri abụọ na…
Ewepụtala $1 ijeri iji gaa n'ihu maka nhazi ọrụ ugbo pụrụ iche na steeti iri abụọ na anọ nke Nigeria.
Gọvanọ Radda na-achọkwu ndị agha na steeti Katsina.
Gọvanọ Katsina steeti bụ Dọkịta Dikko Umar Radda akpọọla oku ka e nyekwuo ndị agha na steeti ahụ.
O kwuru nke a mgbe ọ gara leta Chief of Defence Staff (CDS), General Christopher Musa na ụlọ ọrụ nchekwa (DHQ), Abuja.