Browsing Category
Naijiria
Ndị Agha Naịjirịa Anwụchiela Ndị Otu Ha Dị Na Mmetọ Megide Ndị Nkịtị
Ndị agha Naịjirịa kwuru na ha achọpụtala ma nwụchie ndị agha abụọ ahụ aka ha dị na mmetọ arụrụala ndị nkịtị na steeti Rivers, na vidiyo gbasara ebe nile na soshal midia.
Nkwupụta nke osote onye isi ụlọ ọrụ na-ahụ maka mmekọrịta ọha na…
Onyeisiala Tinubu Ahọpụtala Ndị Otu Bọọdụ Njem Nsọ
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu akwadola nhọpụta Colonel Aloche Adole, dịka onyeisi oche Christian Pilgrim Commission Board, NCPC.
Onye isi ala na nkwupụta nke onye ndụmọdụ ya pụrụ iche na mgbasa ozi, Ajuri Ngelale binyere aka, kwadokwara…
Ọrịa maningitis: Ndị dibịa bekee na-adụ ndị Naijiria ọdụ maka ihe mgbochi
Dị ka ndị dibịa bekee si kwuo, ndị Naijiria ga-anabatarịrị ịdị ọcha, nweta ezigbo mmiri, ma gbakwaa ọgwụ mgbochi ọrịa ahụ, iji gbochie ntiwapụ nke Cerebrospinal Meningitis na 2024.
Onye na-ahụ maka ọrịa na-efe efe na Prọfesọ nke Ahụike…
Betta Edu: Etu o siri ruo Aso Rok na ihe ndi ozo i na-amaghi maka ya
Kamgbe onwa Disemba afo 2023, minisita na-ahu maka ichu ubiam oso na Naijiria aha ya bu Betta Chimaobim Edu na-ewu maka ihe ojoo.
N'akuku ebe obula i tinyere isi na sosal midia na Naijiria nakwa na akwukwo mgbasaozi, ihe bu isi akuko taa…
Victor Bonniface agaghị eso n’egwu AFCON
Ọgbaa bọọlụ Bayer Leverkusen bụ Victor Boniface esorola n'ahịrị ndị agaghị agbara Naịjirịa bọọlụ n'asọmpị AFCON na-abịa.
Nke a mere dịka Boniface merụrụ ahụ mgbe o so otu Super Eagles gaa ọzụzụ nkwado asọmpị a na Abu Dhabi.
Nke a…
Lee ka ikpe Godwin Emefiele na ndị DSS si aga
Ụlọikpe ukwu etiti dị n'Abuja enyela Gọọmenti Naịjirịa iwu ka ha kwụọ onye bụbu onyeisi ụlọakụ etiti Naịjirịa bụ Godwin Emefiele, otu narị nde Naịra (N100 million) iji tie ya aka n'obi maka mkpụgharị ha kpụgharịrị ya nke megidere ikike o…
Gịnị na-esere gọọmentị Anambra steeti na Igwe Neni?
Akụkọ gbọwara na mgbede ụbọchị Tuusde bụ na Gọọmentị Anambra steeti akwụsịla ịhụ Igwe Damian dịka Igwe obodo ahụ nke pụtara na akwụsịla ya ọrụ obere oge.
N'ozi nke Komishona na-ahụ maka okwu ọdịnala wepụtara, ọ kọwara ihe nke a ji me.…
Ndị na-eme ebere na-enye ndị ọrụ ugbo ime obodo Enugwu steeti ike na ntinye ihe ọkụkụ
Onye isi ụlọ ọrụ, Paschal-Rico Group of Companies, Chief Pascal Aneke, na onye Switzerland lọta, Maazị Sunday Ozokolo, na Sọnde, kesara ndị ọrụ ugbo ime obodo na mpaghara ọchịchị Ezeagu (LGA) nke steeti Enugu.
Duo ahụ, bụ onye si n’obodo…
Naijiria bịanyere aka na Saudi Arabia nkwekọrịta Hajj 2024
National Hajj Commission of Nigeria, NAHCON na Saudi Ministry of Hajj and Umrah ebinyela aka n'akwụkwọ nkwekọrịta iji kwado mmemme Hajj nke afọ 2024 na-enweghị nkebi.
Ememe mbinye aka a nke mere na Jeddah nwere ndị nnọchi anya ndị isi…
Sinetọ Anambra na-ekesara ihe nrite uru nye ọtụtụ mmadu
Onye otu na-anọchite anya Anambra North n'ụlọ omebe iwu nke elu, Sinetọ Tony Nwoye, emechiela nhazi maka ikesa ihe enyemaka ruru nde naịra nye ihe karịrị puku iri na abụọ ga-erite uru.
A họpụtara ndị ga-erite uru site na mpaghara dị iche…