Browsing Category
Ahụike
Mkpuchi ahụike: HMO na-arụ ndị otu bọọdụ ọhụrụ na ọrụ emelitere.
Otu nlekọta ahụike ahụike (HMO), Ultimate Health Management Services, na Wednesde gbara ndị Board of Directors họpụtara ọhụrụ ume ka ha kwalite ọrụ mkpuchi ahụike iji hụ na mkpuchi ahụike zuru ụwa ọnụ.
GỤKWUO GBASARA YA:NHIS dọrọ!-->!-->!-->!-->!-->…
Gọọmenti Naijiria kwuru na obodo a ga-abụ ebe ndị njem nlegharị anya ahụike na-aga.
Gọọmenti Naijiria kwuru na obodo a ga-abụ ebe ndị njem nlegharị anya ahụike na-aga.
Minista na-ahụ maka mgbasa ozi na omenala, Alhaji Lai Mohammed kwupụtara nke a na Tuesday mgbe ọ malitere njem nlekọta nke ụlọ ọgwụ Duchess!-->!-->!-->!-->!-->…
Achọpụtala ndi ọhụrụ butere ọria COVID-19 na Beijing city
Beijing nọrọ n’ụbọchi ụka mee ka amata na ha chọpụtara mmadu iri atọ na itolu butere ọria COVID-19 ọhụrụ,ọbụ ndi ọrụ disease control n’isi obodo China mere ka amata nkea.
Onye deputy direktọ na Beijing Municipal Health Commission bụ,!-->!-->!-->…
Onyeisi Ivorian National Assembly Soumahoro anwụọla
Onyeisi ụlọ nzụkọ omiwu mba Ivori-Coast bụ,Amadou Soumahoro anwụọla n’ụbọchi Satọọde dika ogbara afo iri isii na asatọ.
Onye ere ka amata nkea bu onyeisiala mba Ivoria-Coast bu, Prezidenti, Alassane Ouattara.
Amadou Soumahoro bụ onye!-->!-->!-->!-->!-->…
Arthur Nzeribe alaala mmụọ n’afọ iri asatọ na atọ
Otu onye ezinụlọ ya kwuru na nke a mere eme n'ezie.
Dịka o si kwuo, Arthur Nzeribe nwụrụ n'ụlọọgwụ dị n'ala bekee.
Ezinụlọ Nzeribe mechara wepụta akwụkwọ ozi nke ha ji kwuo kpọmkwem na nna ha ukwu alaala mmụọ n'eziokwu.
Ha dere!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…
Ọrịa ahụ mmadụ nwerike ibute ma ha na anụmanụ nwee aramara.
Akpụkpa (Rabbies na bekee)
Akpụkpa bụ ọrịa mmadụ nwerike ibute maọbụrụ na ya na nkịta nwee aramara.
Ụkwara nta (Tuberclosis n'olu bekee)
Ụkwara nta nke bekee kpọrọ Tuberclosis bụkwa ọrịa ọzọ ị nwerike ịnweta ma gị na anụmanụ nwee!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…
NDLEA achọpụtala ọgwụike ọnụ ahia ya ruru N22bn
Ụlọ ọrụ National Drug Law Enforcement Agency, NDLEA n’aha ichafu,emela ka amata na dika ha n’enyocha onye mgbere ọgwụike bụ,Chief Afam Mallinson Ukatu,na ha chọpụtara contena abụọ nke ọgwụ Tramadol bụ nke ọnụ ahia ya ruru njeri naira iri!-->…
Mmadu iri ise na asato ebutala oria COVID-19 na Shanghai
Shanghai nke mba China achoputala mmadu iri ise na asato ohuru butere oria COVID-19 cases,ebe akana enyocha otutu mmadu na Beijing ka odi ugbua.
Naijiria, mba ụwa, ndị ọzọ na-ekwe nkwa ịkwụsị FGM.
Gọọmenti Naijiria, mba ụwa, ndị isi ihe metụtara na otu ndị na-abụghị ndị gọọmentị agbaala mbọ ịkwụsị ibi ụmụ nwanyị ugwu na Naijiria.
Emere nke a na "Mwepụta nke Movement For Good to End Genital Genital Women," na Abuja.
!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…
Prezidenti Buhari eruola uju maka ọnwụ Kibaki 
Onyeisiala bu Muhammadu Buhari ekwuputala obi nwute ya banyere onwu Mazi.Mwai Kibaki bu onye jibu okwa dika onyeisiala mba Kenya,ma kasie goomentina ndi mba Kenya maka onwu Mazi. Mwai Kibaki bu onye nwuru n’ubochi Satoode.
Dika Buhari!-->!-->!-->…