Browsing Category
ejije na njem nlegharị anya
Onye ejije Nollywood a ma ama bụ Charles Okafor na ya alọghachila ọzọ.
Charles Okafor bụ onye ejije Nollywood a ma ama nakwa onye na-ahazi ejije.
Ọ chawapụtara n'agbata afọ 1995 na 2000 dika o sonyere n'ụfọdọ ejije wuru ewu dịka Igodo, Oracle , Domitilla na ndi ọzọ.
Ndị nhazi akagbuola MTV(EMAs) maka agha na-aga n’iru na Gaza.
Nsogbu Israel na Palestine emela ka ndị nhazi kagbuo MTV(EMAs)
Onye pụtara ihe na BBNaija bụ Neo Energy nyere ndị nọọ na mkpọrọ na Warri onyinye.
Onye pụtara ihe na BBNaija bụ Neo Energy nyere ndị nọọ na mkpọrọ na Warri onyinye.
Ndị nnọchi anya na-ekwu maka nchekwa ụgwọ ọrụ nke gbasara egwu Mohbad.
Ndị nnọchi anya na-ekwu maka nchekwa ụgwọ ọrụ nke gbasara egwu Mohbad.
Mohbad: Ihe ezinaụlọ nwamadị a kwuru banyere ọnwụ ya.
Mohbad: Ihe ezinaụlọ nwamadị a kwuru banyere ọnwụ ya.
Ohere dị na soshal midia enweghị atu ma ọ bụrụ na ejikwaa ya nke ọma :Oluwatosin Kupoluyi.
Ohere dị na soshal midia enweghị atu ma ọ bụrụ na ejikwaa ya nke ọma :Oluwatosin Kupoluyi.
Ihe mere ụfọdụ ndị otiegwu n’Ọwụwa Anyanwụ anaghị apụtacha ihe – Ugochi.
Ihe mere ụfọdụ ndị otiegwu n'Ọwụwa Anyanwụ anaghị apụtacha ihe - Ugochi.
Aha dị iche iche n’ala Igbo na-akpọ nwagbọghọ n’ala IGBO..
Aha dị iche iche n'ala Igbo na-akpọ nwagbọghọ n’ala IGBO..
Laycon -Onye meriri BBNaija nwetara akara ugo mmụta nke abụọ na Mahadum Portsmouth.
Laycon -Onye meriri BBNaija nwetara akara ugo mmụta nke abụọ na Mahadum Portsmouth.
Dammy natara N1m n’aka onye ọchụnta ego
Onye isi nri Naijiria, Damilola Adeparusi, nke a maara nke ọma dị ka Chef Dammy, abụrụla onye nde ego kacha ọhụrụ n'obodo ahụ ka ọ natara akwụkwọ ndenye ego otu nde naira n'aka onye ọchụnta ego Naijiria nke akpọrọ Komiyo Lawrence Adefemi.…