Browsing Category
ejije na njem nlegharị anya
Burnaboy abụrụla onyeisiojii mbụ ineta nturu-ugo anọ n’Afika
Nwafọ Naijiria eji iti egwu were mara bụ,Damini Ebunoluwa Ogulu onye eji Burna boy mara,eturula ugo,dika obu onye isi ojii mbụ igu egwu n’oge mmemme anọ bụ BET Hip Hop Awards, the Grammy Awards, the BRIT Award nakwa the Billboard Awards.!-->…
Mkpa dị n’ịnabata nwunye ọhụrụ n’ala Igbo
N'ụfọdụ ebe n'ala Igbo, a na-anabata nwunye ọhụrụ n'ụzọ pụrụiche.
Tupu a lụọ nwaanyị na ọwụwa anyanwụ Naịjirịa, e nwere ihe dị iche iche a na-eme, nke gụnyere:
Ịjụ ese: Ọ bụghị naanị ndị chọrọ ịlụ onwe ha ga-ekwekọrịta ịlụ,!-->!-->!-->!-->!-->…