Browsing Category
Agụmụakwụkwọ
JAMB bidoro ndebanye aha UTME 2024/2025
Joint Admission and Matriculation Board, JAMB, ga-amalite na Mọnde Jenụwarị 15th ndebanye aha maka ule 2024/2025 Universal Tertiary Matriculation Examinations, UTME wee kwụsị na February 24th, 2024. Onye na-edebanye aha JAMB, Prọfesọ Ishaq…
Ka usoro ịkwụ ụgwọ akwụkwọ Mahadum dabere na semester:Ụlọ ndị omebe iwu.
Ka usoro ịkwụ ụgwọ akwụkwọ Mahadum dabere na semester:Ụlọ ndị omebe iwu.
‘Anyị nwere ike ikpochapụ alụmdi ụmụaka n’ọgbọ a’
Onye ọkaiwu na onye mgbasaozi bụ Michelle Obama,onye ọkaiwu na-agba mbọ maka ikike dịịrị onye bụ Amal Clooney na onye ọrụ ebere bụ Melinda Gates mara ọkwa afọ gara aga sị na ha ga-ejikọ aka ọnụ luso nsogbu ílú di na-erughí eru ọgụ.
Mana…
Etu mmiri si rie nwata akwụkwọ Abia Steeti Politeknik
Mmiri eriela otu nwata akwụkwọ ngalaba ‘Higher Diploma (HND1) nke ụlọakwụkwọ Abia Steeti Politeknik mgbe ọ na-egwu mmiri n’otu iyi dị n’Umuahia isiobodo steeti ahụ.
Akụkọ kwuru na nwata nwoke a a na-amatabeghi aha ya bụ nwafọ obodo…
Adedoyin Farinmade e nwetara mmeri WIPO maka edemede o dere.
Adedoyin Farinmade e nwetara mmeri WIPO maka edemede o dere.
Neco ewepụtala mpụtara ule SSCE nke afọ 2023
Ụlọọrụ 'National Examination Council' (Neco) ewepụtala mpụtara ule 'Senior School Certificate Examination' (SSCE) nke afọ 2023.
Onye ji ọkwa Registrar na Neco bụ Dantani Wushishi kwuru na mpụtara ule nke afọ a so na nke kacha mma na…
Ndị omebe iwu Kano agafeela mkpebi na kọleji agụmakwụkwọ Gezawa
Ụlọ omebe iwu Kano steeti ewepụtala mkpebi na-arịọ Gọọmenti steeti ka ha guzobe kọleji nka mmụta na mpaghara Gezawa Local Government Area (LGA) nke steeti ahụ.
Nke a sochiri nnabata nke Mr Abdullahi Yahaya (APC-Gezawa) n'oge nnọkọ nnọkọ…
Otu Prọfesọ nke Iwu Alakụba na Mahadum Ilorin dị na Kwara State, AbdulRazaq Alaro ekwupụtala na ọ dị…
Alaro bụ onye nwe ụlọ akwụkwọ As-Sunnah kwuru nke a n'oge mkparịta ụka ya na ndị nta akụkọ na-agba n'akụkụ nke ngụsị akwụkwọ na mmalite nke ụlọ akwụkwọ As-Sunnah College dị na Ilorin.
Ọ kọwara na ụfọdụ ụlọ ọrụ na-edobe ụgbọ ahụ…
Isi m kpuru egbochighi ịgụru PhD na mahadum UNN – Akumas Uche Kalu
Isi m kpuru egbochighi ịgụru PhD na mahadum UNN - Akumas Uche Kalu