Browsing Category
Agụmụakwụkwọ
Mgbanwe njikwa ugboelu ka o buruzia mmahadum na-enyocha ka ugboelu si efe.
Mgbanwe njikwa ugboelu ka o buruzia mmahadum na-enyocha ka ugboelu si efe.
Jamb ekwuola mgbe ha ga-akwụsị ịdeba aha n’ule UTME 2025
Ụlọọrụ Joint Admissions and Matriculation Board (Jamb) ekwuola mgbe ha ga-akwụsị ịdeba aha n’ule UTME nke afọ 2025.
Jamb mere ka a mata nke a n’akwụkwọ ọzị ha zipuru n'abali iri abuo na ano nke onwa Febuwarị, 2025.
Ha sị na ‘ ị deba…
British Council Enyela Ndị Nkụzi Ọzụzụ
Ahọpụtala ihe karịrị ndị nkuzi ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị narị abụọ ka ha mee mmemme ọzụzụ ụbọchị ise siri ike maka usoro nkuzi ka mma yana ịkwalite ụkpụrụ zuru oke.
Ọ bụ gọọmentị steeti Bayelsa, ndịda-anyanwụ Naijiria na…
Onye isi ala Tinubu na-eduzi mmalite mmalite nke Mahadum Southern Kaduna
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu enyela ntụzịaka ka a gbanwee mahadum Nok, Kachia, dị na Kaduna steeti ozugbo ka ọ bụrụ mahadum nke goomenti etiti.
Ntuziaka a na-esochi mkpebi nke Ụlọikpe Kasị Elu nke etiti nyere iwu ka ewepụrụ ụlọ ọrụ ahụ…
Nwunye onyeisiala Naịjirịa:Agụmakwụkwọ na mmepe ndị ntorobịa.
Nwunye onyeisiala Naịjirịa:Agụmakwụkwọ na mmepe ndị ntorobịa.
A zọpụtala ụmụakwụkwọ ise na ndị nkuzi ha a tọọrọ n’Ekiti Steeti
Ndị uweojii Ekiti Steeti ekwupụtala na a zọpụtala ụmụakwụkwọ ise ahụ na ndị nkuzi ha a tọọrọ n’Emure-Ekiti Steeti n’abalị iri abuo na itolu nke onwa Jenụwarị 2024.
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii na steeti ahụ bụ Abutu Sunday sị na e mere nke…
Ndị nkuzi praịmarị FCT kwụsịtụrụ abuba ọrụ
Otu Federal Capital Territory Wing nke otu ndị nkuzi Naijiria (NUT), akwụsịla ọrụ abụbọ ọrụ akaghị aka nke ndị nkuzi ụlọ akwụkwọ praịmarị malitere, ka mịnịsta FCT, bụ Maazị Nyesom Wike tinyere aka.
Otu otu ahụ kwuru na a ka kwụ n'ụkwụ…
Naijiria, Bulgaria ime ka njikọ mmụta dị n’etiti ha dịkwuo omimi
Mịnịsta na-ahụ maka agụmakwụkwọ bu, Okanmuta Tahir Mamman, ekwupụtala njikere Nigeria dị ime ka mmekọrịta dị n'etiti ya na Federal Republic of Bulgaria sikwuo ike n'ihe gbasara agụmakwụkwọ.
Mịnịsta ahụ kwere nkwa na a ga-eji ngwa ngwa na…
Gburugburu Adịghị Ọcha : Mahadum Steeti Kano Akpọchiela Ụlọ Obibi Ụmụ Akwụkwọ
Ndị ọchịchị mahadum Kano nke a makwaara dị ka Aliko Dangote University of Science and Technology Wudil ekwuola na ọ bụ gburugburu adịghị ocha bụ ihe mere ha ji kpọchie block E nke ụlọ obibi ụmụ akwụkwọ ndị nwanyị nke ụlọ akwụkwọ ahụ, iji…
EKSUTH: Ndị dọkịta, ndị ọrụ ahụike kwụsịtụrụ abuba ọrụ
Ụlọ ọgwụ nkuzi mahadum Ekiti State University, Ado-Ekiti, ndị dọkịta na ndị ọrụ ahụike, n'ụbọchị Tuzdee, kwụsịtụrụ ọrụ bidoro n'ụbọchị Mọnde, abalị iri na ise n'ọnwa Jenụwarị.
A kọrọ na ihe a mere bụ iji mee mkpesa banyere mwakpo a kọrọ…