Browsing Category
Afịrịka
Prezidenti Buhari ga-eje idu n’iyi ọrụ nke onyeisiala mba Gambian
Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari ga ahapu Abuja taa bụ wenezde,jee Banjul,nke Republic of The Gambia,ije soyere idu n’iyi ọrụ nkle onyeisiala mba Gambia bụ, Prezidenti, Adama Barrow,dika onwetaghariri nmeri nke ugboro abụọ na ntukliaka!-->…
Naijiria ga ezute mba Sudan n’asompi iko mba Afrika taa
Asọmpi a ga-adị n'ọgbọegwuregwu Roumdé Adjia, Garoua, nke mba Kameruun ma ọ kụọ elekere ise nke ehihie Satọde.
Ọ bụrụ a Super Eagles merie nke a pụtara na ha etozuola oke ịbanye n'agba ọzọ nke asọmpi a.
Sudan chọrọ mmeri iji nwee!-->!-->!-->!-->!-->…