Browsing Category
Afịrịka
Ndi agha chọrọ iweghara ọchichi n’mba Mali
Mali’s military junta nke mba Mali kwuru na achọrọ iweghara ọchichi bụ ndi agha n’izuka gara aga bụ ndi isi agha ‘Western-backed’ soldiers.
Nke kpuru afo n’ala bụ nke mere na abali iri na otu na iri na abụọ nke ọnwa Mee ka junta!-->!-->!-->…
Ihe ikwesiri ima banyere Genevieve Nnaji
Genevieve Nnaji bụ nwaada Igbo a ma ama n'ime ejije nke aha ya na-akpọtụ na Naijiria na mba ndị ọzọ n'ihi nka ya.
O sonyela n'ihe nkiri karịrị iri asaa, ma nwetakwa ọtụtụ nturuugo na Naijiria nakwa n'Afrịka n'ihe gbasara ime ejije.
!-->!-->!-->!-->!-->…
A mara onye uwe ojii Congo ikpe ọnwụ maka igbu ọchụ.
Ụlọ ikpe ndị agha Congo amaala onye uwe ojii dị elu ikpe ọnwụ maka ọrụ ya na igbu ọchụ nke 2010 nke 'onye na-akwado ikike mmadụ' Floribet Chebeya, nke kpatara iwe mba.
Achọpụtara Kọmishọna ndị uwe ojii Christian Ngoy Kenga Kenga ikpe!-->!-->!-->…
CAF ahọtala ama egwuriegwu Godswill Akpabio maka asọmpi iko Confederation
Otu n’ahụ maka egwuriegwu mba Arika nke akpọrọ CAF nọrọ n’ụbọchi Wenezde mee ka amata na ha ahọpụtala ama egwuriegwu Godswill Akpabio International Stadium nke dina Uyo,isi obodo steeti Akwa Ibom,nke Naijiria dika ebe aga anọ new!-->…
Onyeisi Ivorian National Assembly Soumahoro anwụọla
Onyeisi ụlọ nzụkọ omiwu mba Ivori-Coast bụ,Amadou Soumahoro anwụọla n’ụbọchi Satọọde dika ogbara afo iri isii na asatọ.
Onye ere ka amata nkea bu onyeisiala mba Ivoria-Coast bu, Prezidenti, Alassane Ouattara.
Amadou Soumahoro bụ onye!-->!-->!-->!-->!-->…
Ndi mba Gambia choro ka ekpe Jammeh ikpe 
Otu Civil society organizations nke mba Gambia agwala gọọmenti ka kpe onye jibu ọkwa onyeisiala bụ, Yahya Jammeh ikpe dika ha ka na eche nkpebi gọọmenti banyere okwua.
Gọọmenti nwere ruo abali iri abụọ na ise nke ọnwa Mee ikpebi banyere!-->!-->!-->…
Onyeisiala mba Gambia ọhọghariela ndi isi-ọchichi 
Onyeisiala mba Gambia bụ, Prezidenti Adama Barrow ahọpụtala ndi isi ọchichi ọhụrụ were dochie osote onyeisiala nakwa ụfọdu ndi Minista,ọnụ n’ekwuru gọọmenti mba bụ,Ebrima Sankareh kwuputara nkea.
Onye jibu ọkwa dika minista agụm akwụwkọ!-->!-->!-->…
Onye odeakwụkwọ ukwu nke UN kọwara nleghara anya ya mere obodo Mali na njem o…
Antonio Guterres, akọwara nleghara anya ya mere obodo Mali n'oge njem nlegharị anya West Af Onye isi
rica nke izu a.
Maazị Guterres gara Senegal, Niger na Nigeria na nleta ịdị n'otu Ramadan ya na mba dị iche iche.
O kwuru na njem!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…
Enyemaka mmadụ: UN na-achịkọta $351 nde maka Naijiria.
Otu United Nations na-ekwu na ọ na-akpọkọta $351 nde iji kwado ọrụ enyemaka Naijiria na North-East.
Onye odeakwụkwọ ukwu UN bụ Antonio Guterres mere ka a mara nke a mgbe ọ na-ekwu okwu n'ụlọ steeti.
"Anyị na-agbasi mbọ ike!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…
Naijiria anabatala nkwado UN.
Onyeisiala Muhammadu Buhari kwuru na Naijiria ka na-ekele ndị United Nations na ụfọdụ ndị isi mba ụwa maka nkwado ha siri ike n'ịlụso iyi ọha egwu ọgụ na mba ahụ.
Onye isi ala Buhari, onye nabatara onye odeakwụkwọ ukwu nke United!-->!-->!-->…