Browsing Category
Afịrịka
Ọrịa Covid-19 nwereike ịselite isi ọzọ – NCDC
Ngalaba na-aluso ọrịa ọgụ na Naijirịa bụ NCDC ekwuola na Naijirịa nwereike ịbanye agba nke ise mfesa ọrịa covid-19 dịka ahụtara ya n’ahụ mmadụ otu puku narị atọ na iri atọ na abụọ n’ime otu izuụka.
N'otu aka ahụ ka ngalaba WHO na-ekwu na…
Gọọmentị Naịjirịa ezigarala ezinaụlo Chima Echefu ozi itiakan’obi
Gọọmentị Naịjiria esila na ngalaba na-elekọta ndị Naịjirịa bi n'ofesi bụ NIDCOM zigara ezinaụlọ otu nwoke Naịjirịa nwụrụ na mba Saụt Afrịka ozo itiakanobi.
Onyeisi ngalaba ahu bụ Abike Dabiri Erewa gwara ezinaụlọ Echefu na ezi nyocha…
Nwaanyị isiojii nweterela ‘Comercial Pilot License’ n’mba US
Miracle Izuchukwu bụ nwada si Ogidi, nke Steeti Anambra,mpaghara owyuwanyanwu ala Naịjirịa, batara mba Amerịka ịbịa gụọ akwụkwọ ka ọ bụrụ nọọrụ. Ọ sị na ọ bụ ọrụ nne ya gwara ya ọ ga-arụ n'Amerịka iji bụrụ mmadụ. Mana dịka ọ gara nwalee…
Ụlọikpe mara onye bụbu onyeisi nledo Gambian ikpe ọnwụ.
onyeisi nledo Gambian ikpe ọnwụ.
Onye nkuzi Super Falcons nwere obi ụtọ na nzaghachi Naijiria.
Onye isi Super Falcons Randy Waldrum kwuru na obi dị ya ụtọ na Naijiria na-aga n'ihu na nkeji iri na ise nke asọmpi iko mba Afrịka.
International Development Association ga-emefu ijeri dolla iri iteghete n’atọ na Africa.
IDA ga-emefu ijeri dolla iri iteghete n’atọ na Africa.
ECOWAS wepụrụ mmachi Mali, kwekọrịtara na mgbanwe Burkina Faso.
ECOWAS wepụrụ mmachi Mali, kwekọrịtara na mgbanwe Burkina Faso.
Sierra Leone ga-emebi ite ime.
Onye isi ala Sierra Leone Julius Maada Bio kwuputara na gọọmentị ya ejiriwo.