Onye ndu Naijiria kelere Gbong Gwom Jos n’ụbọchị ọmụmụ ya
Onye isi ala Naijiria bu,Bola Ahmed Tinubu ezigarala ozi ekele nye onye na-achị alaeze Berom bụ Gbong Gwom Jos, Da…
SGF na-akpọku ụlọ akụ ka ha soro iwu FRA
Odeakwụkwọ nke Gọọmenti nke Federation (SGF), Sen. George Akume kpọkuru ndị ụlọ akụ ka ha gbasoo iwu nke Fiscal…
Ndị Israel nwụrụ na mwakpo Hamas akarịala nari isii
Ndị agha Israel na-ebu agha ugbua ikpochapụ ndị ọgụ si na mpaghara Gaza nke mba Palestine wakpo mba ha n'ụbọchị…
Prezidenti Tinubu kelere Gọvanọ steeti Gombe na ụbọchi omumu ya
Onye isi ala Bola Tinubu kelere Onye isi oche nke Northern States Governors' Forum (NSGF) na Gọvanọ Gombe State,…
Aka Na-Achị Steeti Anambra Na-Akwado Ịdị N’otu N’Etiti Ụka
Gọvanọ Anambra steeti bụ Ọkammụta Chukwuma Soludo akwadola ịdị n'otu na nghọta n'etiti Ndị Kraịst nọ n'okpukpe dị…
Sineti:kpọghachite ihe karịrị nde mmadụ 1.5 achụpụrụ na be ha.
Sineti:kpọghachite ihe karịrị nde mmadụ 1.5 achụpụrụ na be ha.
Ndị nnọchi anya na-ekwu maka nchekwa ụgwọ ọrụ nke gbasara egwu Mohbad.
Ndị nnọchi anya na-ekwu maka nchekwa ụgwọ ọrụ nke gbasara egwu Mohbad.
Gọọmenti Naijiria ga-eji ijeri naira iri asaa na ise kwado ndị na-aruputa ihe n’ obodo.
Gọọmenti Naijiria ga-eji ijeri naira iri asaa na ise kwado ndị na-aruputa ihe n’ obodo.
Ụbọchị ndị nkuzi n’ ụwa nile nke 2023: Gọvanọ Gombe ga-akwalite agụmakwụkwọ.
Ụbọchị ndị nkuzi n’ ụwa nile nke 2023: Gọvanọ Gombe ga-akwalite agụmakwụkwọ.
Sineti nyochara ebubo mmeegbu na ogbugbu nke ndị Naijiria na Etiopia.
Sineti nyochara ebubo mmegbu na ogbugbu nke ndị Naijiria na Etiopia.