Ụlọikpe Mkpegharị Kwuwapụtakwuo maka Esemokwu Ikpe nke Kano Gọvanọ, kwuru nsogbu
Ụlọikpe mkpegharị ikpe dị n'Abuja ewepụla isi okwu n'esemokwu metụtara ikpe ụlọikpe nyere maka esemokwu ntuli aka…
Otu UN na-akpọ oku maka mmụba itinye ego na ike ụmụ nwanyị
Ụmụ nwanyị UN kwusiri ike na ọ dị mkpa itinyekwu ego na ụlọ ọrụ nkeonwe n'ịkwalite ụmụ nwanyị na ụmụ agbọghọ na…
Ndị omebe iwu Naịjirịa kwadoro 2024 – 2026 Ọkara Usoro Mmefu
Ụlọomeiwu Naijiria akwadola 2024-2026 Medium Term Expenditure Framework and Fiscal Strategy Paper (MTEF/FSP).…
A tọhapụla onye bụbu Gọvanọ CBN
Ụlọikpe Ukwu nke Etiti dị n'Abuja enyela ntuziaka ka a tọhapụ Onye bụbu gọvanọ Ụlọakụ Etiti Central Bank of…
Akpabio kpọrọ Natasha aha, ndị ọzọ dị ka ndị isi kọmitii Senate
Onye isi oche Senate nke Naijiria, Godswill Akpabio akpọọla Senator Natasha Akpoti-Uduaghan, onye omebe iwu…
Moro aburula Senate Minority Leader,ebe Ngwu nke Enugu bu Minority Whip
Sinetọ Abba Moro nke People's Democratic Party (PDP) nke si Benue steeti apụtala dịka onye ndu ọhụrụ nta nke…
Naijiria ga-amalite mbupu gas na Germany n’afo 2026
Naijiria ebinyela aka na Memoranda of Understanding abụọ na Germany, Otu bụ maka ọrụ ume ọhụrụ ruru nde $500 na nke…
Gọọmenti Benue kwatuola ọtụtụ ụlọ na-ezighi ezi na Makurdi
Ụlọ ọrụ Benue State Urban Development Board, na Tuzdee, kwaturu ụlọ iri abuo na asato na-akwadoghị na Makurdi,…
Ndị ọkachamara na-akwado ịgba ọgwụ mgbochi iji gbochie ịba ọcha n’anya C
Dị ka ndị ọkachamara n'ihe gbasara ahụike siri kwuo, na usoro ịgba ọgwụ mgbochi na iwu dị n'ọnọdụ, Nigeria nwere…
Ihe mere Minista si kpụpụ di na nwunye ụlọikpe n’Enugwu
Minista na-ahụ maka ụmụ nwaanyi bụ Uju Ohanenye akpụpụla dị na nwunye ụlọikpe n’Enugwu maka imetọ nwa ha gbara afọ…