Ms Tariye Gbadegesin:Onye isi ala Naijiria bụ Bola Ahmed Tinubu kelere ya dị ka onye isi…
Tariye Gbadegesin, onye Naijiria-U.S., abụrụla onye Afrịka mbụ a họpụtara dịka onye isi oche nke Climate Investment…
Naijiria Na-Amanye Ndị Ofesi Na-Etinye Ego Na Ngalaba Ngwuputa Ihe
Mịnịsta Naịjirịa na-ahụ maka mmepe ihe nke e gwupụtara n'ala, Dọkịta Oladele Alake, na-achọ ịrata ndị ọchụnta ego…
Onye isi ala Tinubu ga-ewepụta Budget 2024 na Wednesde
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ga-enye na Wednesde, Nọvemba 29, 2023 wepụta mmefu ego 2024 na nnọkọ nzuko…
Ebughariela ikpe Godwin Emefiele
Ọkaiwu Godwin Emefiele kwuru ụbọchị Tuzde na nwa amadi ahụ bụbụ Onyeisis Ụlọakụ Etiti bụ CBN enwebeghị ndị akaebe…
Nke bụ eziokwu banyere ọrịa di m na-arịa – Nwunye Amaechi Muonago
Ezinaụlọ onye a ma ama na-eme ejije Nollywood bụ Amaechi Muonago ekwuola na nwamadị ahụ nọ na nnukwu ụlọọgwụ ugb a…
Ụlọikpe achụọla osote onyeisi ụlọomeiwu Bauchi
Ụlọikpe mkpegharị n'Abuja achụpụla oso onyeisi ụlọomeiwu Bausti Steeti bụ Jamilu Barade ma nye iwu ka e megharịa…
Uttarakhand Tunnel: A gbapụtala ndị ọrụ 41 tọọrọ n’ime ọgba
Ndị ọrụ mmadụ iri anon a otu tọọrọ n'ime ọgba(tunnel) ebe ha na-arụ ọrụ n' dị n'India e nwerela onwe ha ga ọ…
Ihu ọchị awaala ndị Enugwu dịka mmiri malitere ịgba ọzọ
Ndị Enugwu nna-enwe ọṅụ, achị eze dịka mmiri malitere gbawa ọzọ n’ọtụtụ ebe dịka Gọvanọ Peter Mbah si kwee na nkwa.…
‘Anyị nwere ike ikpochapụ alụmdi ụmụaka n’ọgbọ a’
Onye ọkaiwu na onye mgbasaozi bụ Michelle Obama,onye ọkaiwu na-agba mbọ maka ikike dịịrị onye bụ Amal Clooney na…
Prezidenti Tinubu na-aṅụ iyi na ndị odeakwụkwọ na-adigide asato ọhụrụ
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu aṅụla iyi na asatọ (8) ọhụrụ a họpụtara ọhụrụ odeakwụkwọ na-adịgide adịgide kwadoro…