MPỤTARA CHI NA CHUKWU N’OMENALA IGBO.
Chukwu bụ onye kachasị elu nke mmụọ Igbo. N'okwu ndị Igbo, Chukwu bụ ebe chi ndị ọzọ niile dị n'Igbo ma na-ahụ!-->…
Osote onyeisiala Osinbajo na-anọchite anya Naijiria na ECOWAS Summit.
Osote onye isi ala Naijiria, Prof. Yemi Osinbajo ga-anọ na Accra, Ghana, na Fraịde, iji nọchite anya Nigeria!-->!-->!-->…
Onyeisiala Buhari anabatala ndị tọrọ ntọala APC.
Onyeisiala Muhammadu Buhari n'abalị Tọzdee kpọbatara ndị nna tọrọ ntọala pati na-achị Naijiria, All!-->!-->!-->…
US kpughere mmachi ọhụrụ Russia maka mbuso agha Ukraine.
United States na ndị ha na ya jikọrọ aka na Tọzdee kwalitere nrụgide na Moscow maka mbuso agha ya na Ukraine,!-->!-->!-->…
Anyị ga-emecha akwa mmiri Niger nke abụọ n’afọ a” – Minista.
Gọọmenti Naijiria kwuru na otu n'ime isi ihe owuwu obodo ya, akwa mmiri Niger nke abụọ jikọtara ọwụwa anyanwụ!-->!-->!-->…
Mgbakọ: Onye ndu Naijiria na-agba APC ume ka ọ zere ihe ndọpụ uche.
Onyeisiala Muhammadu Buhari agwala ndị isi na ndị otu All Progressives Congress APC ka ha tinye ume ha!-->!-->!-->…
Onyeisiala Buhari katọrọ mwakpo a na-eme na Kaduna.
Onyeisiala Muhammadu Buhari akatọọla mwakpo ndị na-eyi ọha egwu wakporo ebe anọ dị n'okpuru ọchịchị Kaura dị!-->!-->!-->…
Onye minista Russia na-agba Washington ume ka ọ kwụsị esemokwu na-akawanye njọ.
Onye osote onye na-ahụ maka mba ofesi Russia, Sergei Ryabkov, agbaala Washington ume ka ọ kwụsị ịkawanye!-->!-->!-->…
Afrịka iji gbaa ụmụaka nde itoolu ọgwụ mgbochi ọrịa polio.
A malitere ịgba ihe karịrị nde ụmụaka itoolu ọgwụ mgbochi ọrịa polio n'izu a na mba anọ ndịda na ọwụwa anyanwụ!-->!-->!-->…