Onyeisiala Tinubu Ahọpụtala Ndị Otu Bọọdụ Njem Nsọ
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu akwadola nhọpụta Colonel Aloche Adole, dịka onyeisi oche Christian Pilgrim Commission…
Naijiria ekwela nkwa ịlụ ọgụ megide mpụ anụ ọhịa
Gọọmenti Naijiria na-ekwu na ọ na-agba mbọ n'ọgụ a na-alụ megide mpụ anụ ọhịa na ọ ga-aga n'ihu na-asọpụrụ ọrụ…
Ọrịa maningitis: Ndị dibịa bekee na-adụ ndị Naijiria ọdụ maka ihe mgbochi
Dị ka ndị dibịa bekee si kwuo, ndị Naijiria ga-anabatarịrị ịdị ọcha, nweta ezigbo mmiri, ma gbakwaa ọgwụ mgbochi…
Betta Edu: Etu o siri ruo Aso Rok na ihe ndi ozo i na-amaghi maka ya
Kamgbe onwa Disemba afo 2023, minisita na-ahu maka ichu ubiam oso na Naijiria aha ya bu Betta Chimaobim Edu na-ewu…
Victor Bonniface agaghị eso n’egwu AFCON
Ọgbaa bọọlụ Bayer Leverkusen bụ Victor Boniface esorola n'ahịrị ndị agaghị agbara Naịjirịa bọọlụ n'asọmpị AFCON…
Lee ka ikpe Godwin Emefiele na ndị DSS si aga
Ụlọikpe ukwu etiti dị n'Abuja enyela Gọọmenti Naịjirịa iwu ka ha kwụọ onye bụbu onyeisi ụlọakụ etiti Naịjirịa bụ…
Gịnị na-esere gọọmentị Anambra steeti na Igwe Neni?
Akụkọ gbọwara na mgbede ụbọchị Tuusde bụ na Gọọmentị Anambra steeti akwụsịla ịhụ Igwe Damian dịka Igwe obodo ahụ…
Ndị na-eme ebere na-enye ndị ọrụ ugbo ime obodo Enugwu steeti ike na ntinye ihe ọkụkụ
Onye isi ụlọ ọrụ, Paschal-Rico Group of Companies, Chief Pascal Aneke, na onye Switzerland lọta, Maazị Sunday…
Naijiria bịanyere aka na Saudi Arabia nkwekọrịta Hajj 2024
National Hajj Commission of Nigeria, NAHCON na Saudi Ministry of Hajj and Umrah ebinyela aka n'akwụkwọ nkwekọrịta…
Sinetọ Anambra na-ekesara ihe nrite uru nye ọtụtụ mmadu
Onye otu na-anọchite anya Anambra North n'ụlọ omebe iwu nke elu, Sinetọ Tony Nwoye, emechiela nhazi maka ikesa ihe…