Onye bụbu onyeisi ụlọomeiwu Sineti na-achọ ekpere maka Naijiria.
Sen. (Dr.) Abubakar Bukola Saraki agwala ndị Naijiria.
Onye ọkaiwu Naijiria bụ Abubakar Malami lụrụ ada onyeisi ala Buhari.
Abubakar Malami alụrụla Nana Hadiza ada onyeisiala Muhammadu Buhari.
Onye isi ala Sri Lanka kwadoro arụkwaghịm.
Gotabaya Rajapaksa ekwenyela na ọ ga-agba arụkwaghịm; ụlọ ọrụ praịm minista kwuru.
Gọvanọ Benue Steeti ewepụla oge ihe ubi n’afọ 2022.
Gọvanọ Samuel Ortom nke Benue steeti ewepụtala oge ihe ubi n'afọ 2022 site n'ikesa ndị ọrụ ugbo ime obodo mkpụrụ…
Onyeisiala Buhari na-eme emume onye na-eme ihe nkiri Nollywood Olu Jacobs, n’afọ…
Onye isi ala Muhammadu Buhari esonyela ọtụtụ nde mmadụ.
Onye nkuzi Super Falcons nwere obi ụtọ na nzaghachi Naijiria.
Onye isi Super Falcons Randy Waldrum kwuru na obi dị ya ụtọ na Naijiria na-aga n'ihu na nkeji iri na ise nke asọmpi…
Masari rituo dị ka osote Tinubu.
Ibrahim Masari apụọla arụkwaghịm dịka osote onye otu All Progressives Congress.
Ndị isi ọrụ Naịjirịa na ndị agha n’ihu na-eme emume Eid-el-Kabir.
Ndị isi ọrụ ahụ gosikwara ekele maka Onye isi ala na ọchịagha nke ndị agha.
Onye isi oche APC na Rivers steeti ahapụla APC Sọrọ SDP.
Maazị Chiroma kwuru na ha kpebiri ịbanye na SDP n'ihi na ha kwenyere n'echiche nke pati ahụ.
Ihe ndi uka alakuba na-emekari n’ụbọchị Eid al-adha.
Ihe ndi uka alakuba na-emekari n’ụbọchị mme mme a.