European Union na-achọ ibido ịzụta gasị n’aka Naijirịa.
Nke a bụ atụmatụ ha chọrọ iji chekwa onwe ha dịka ha na-atụanya na mba Rọshịa nwereike ịkwụsị iresị ha gasị.
Ọ bụ…
Pope Francis atụọla ụkwụ na mba Canada n’ihe ọ kpọrọ “njem ịrọ…
Nke a na-abịa dịka nnyocha gosiri na ndị ụkọchukwu nakwa ndị nkuzi ụka Katọlik mere ọtụtụ mpụ na mba ahụ megide…
Prezidenti Buhari etoola onyeisioche APC na mmemme ncheta ọmụmụ ya
Onyeisiakla bụ Muhammadu Buhari esorola onyeisioche otu ndọrọndọrọ All Progressives Congress (APC) bụ, Abdullahi…
Ụlọikpe ukwu ekwuola ka akpụga Ahmed Idris ụlọ mkpọrọ Kuje
Ụlọikpe kachasị n’Abuja enyela iwu ka ejichie onye bụbu ọgụego ukwu Naịjirịa bụ Ahmed Idris nakwa mmadụ atọ ọzọ…
Gọọmentị Naịjirịa ezigarala ezinaụlo Chima Echefu ozi itiakan’obi
Gọọmentị Naịjiria esila na ngalaba na-elekọta ndị Naịjirịa bi n'ofesi bụ NIDCOM zigara ezinaụlọ otu nwoke Naịjirịa…
Onyendu ala Naijiria akatọọla ogbugbu egburu onye ụkọchukwu
Onyeisiala Naijiria bụ, Muhammadu Buhari akatọọla ogbugbu egburu onye ụkọchukwu ụka katọlik bụ, Reverend John…
Tinubu asaala ebubo na APC gobiri ndị ụkochukwu biara emume pati ha
Bola Ahmed Tinubu ji ọkọlọtọ All Progressives Congress akatọla ndị mmadụ na-ekwu na otu achụm nta vootu ya gaa…
Nwaanyị isiojii nweterela ‘Comercial Pilot License’ n’mba US
Miracle Izuchukwu bụ nwada si Ogidi, nke Steeti Anambra,mpaghara owyuwanyanwu ala Naịjirịa, batara mba Amerịka ịbịa…