Onye isi ala Buhari na-achọ nkwado ego maka Gulf nke Guinea Commission.
Timothy Choji, Abuja dere ya na bekee.
Onye isi ala Buhari na-achọ nkwado ego maka Gulf of Guinea Commission.
Onye isi ala Muhammmadu Buhari arịọla ndị otu steeti nke, GGC, bu Gulf nke Guinea Commission na bekee ka ha nyefe onyinye ha mpụtara n’afọ ha ma nye ya ndị odeakwụkwọ.
Onyeisiala Buhari kwuru na n’ịga nihu n’akwụghị ụgwọ nke ọtụtụ n’ime ha emetụtala ike nke kọmitii ahụ ka ha ghara imezu ebumnobi ejiri were hibe ya na 2001.
Onye isi ala mere mkpesa a na nzuko mebere nke ndị isi obodo na gọọmentị nke steeti ndị otu Commission na Tọzdee, gbakọtara iji nyochaa ọganihu na mbọ iji nagide ihe ịma aka ụgbọ mmiri na mpaghara ahụ.
Ọ sịrị; “Enweghị ike nke ndị otu mba ịkwụ ụgwọ ntule ha na-ememina agamniru nke kọmishọn ahu.”
Onye isi ala Buhari kpọkwara oku ka e mee ngwa ngwa mkpokọta megide ihe egwu na egwu na-emetụta nchekwa mmiri na mpaghara Gulf nke Guinea.
Leave a Reply