2023: Onye n’azọ ọkwa onyeisiala na APC chọrọ nkwado Atiku
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke pati na-achị Naijiria na, All Progressives Congress, (APC), bụ Maazị Bola Tinubu…
Atiku Abubakar ọ nọ n’ute ọrịa? Lee ihe anyị ma
Otu n'ime ndị ozi Atiku Abubakar bụ onye ji ọkọlọtọ Peoples Democratic Party azọ ọkwa onyeisiala Naịjirịa na 2023…
Ihe mere m ji rịọ ụmụ Naịjirịa mgbaghara maka ọchịchị di m – Aisha Buhari
Aisha Buhari bụ nwunye Onyeisiala Naịjirịa, Muhammadu Buhari akọwaala ihe mere o jiri rịọ ụmụafọ Naịjirịa mgbaghara…
Ogbaghara daputara n’ahịa Alaba, Legọs?
Akụkọ ruru ndi ntaakụkọ ntị ugbua bụ na ọgbaghara na-ada n'ahịa Alaba International Market dị na Legọs.
Ọnụ…
2023- Peter Obi kwere nkwa imeghe akụ kacha ukwuu nke Northern Naijiria
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke Labour Party (LP), Mazị Peter Obi, ekwuola na ya ga-emepe nnukwu akụ nke Northern…
Ọnụọgụ 2023: Kọmịshọn bidoro nyocha ngụkọ gachara
National Population Commission na Naijiria ebidola ikpe Post Enumeration Survey, PES, tupu ngụkọ ọnụ ọgụgụ mmadụ na…
Ndị ọrụ nchekwa NSCDC nwụchiri mmadụ isii na-enyo enyo na Sokoto steeti
Ndị ọrụ nchekwa obodo na Naịjirịa bụ NSCDC anwụchiela mmadụ isii a na-enyo enyo maka idina nwata nwoke dị afọ asaa…
Onye isi ala Buhari na-eduzi nkwado mberede ide mmiri na steeti Bayelsa
Onyeisiala Muhammadu Buhari ekwupụtala mwute maka mbibi nke ide mmiri kpatara na Bayelsa steeti.…
Mgbanwe dijitalụ: Akpa Gọvanọ Central Bank nke Nigeria
Gọvanọ, Central Bank of Nigeria (CBN), Mr. Godwin Emefiele e nyela ya onyinye Euroknowledge Africa Most Innovative…
Onye na azo okwa onyeisiala na Labour Party kwere nkwa nnochi anya nha anya
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke Labour Party, bụ Peter Obi, ekwela ndị na-eme ntuli aka ka ha hụ na ndị ọgaranya na…