Lee Amanda Azubuike bụ ọchịagha Brigadier General ndịagha na mba Amerịka
Onyeisi Nigerians Diaspora Commission (NiDCOM) bụ Abike Dabiri-Erewa etoola nwa afọ Naịjirịa a na-akpọ Amanda…
Ụgbọala akụgbuola otu onyeagha, merụọ ndị ọzọ ahụ na Legos
Ụgbọala akpọkaala ndịagha na-azọ njem ha na-adị eme ugboro abụọ n’afọ ọbụla, kụgbuo otu onye ma merụọ ndị ọzọ ahụ.…
Onye isi ala Tinubu laghachiri Abuja dika Tanzania Energy Summit gachara
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu alaghachila n'Abuja ka ọ gachara nzukọ ndị isi mba Africa Energy Summit na Dar es…
2Baba na nwunye ya Annie ekewaala
Otiegwu a ma ama na Naịjirịa bụ Innocent Idibia, onye aha e ji mara ya bụ 2Baba maọbụ Tuface ekwuola na ya na…
Otu CAF ahaziela mba ga-ezute ibe ha n’asọmpi AFCON 2025
Otu na-ahụ maka egwuregwu n’Afrịka bụ Confederation of African Football (CAF) ahaziela usoro a ga-eji gbaa asọmpi…
Osote onyeisiala bụ Shettima gara Kogi steeti
Osote onye isi ala Kashim Shettima na Mọnde rutere Lokoja, isi obodo Kogi steeti na njem otu ụbọchị na steeti ahụ.…
Afe Babalola ewezugala akwụkwọ ọ gbara Dele Farotimi n’ụlọikpe
Onye nwee Mahadum Afe Babalola dị n’Ekiti Steeti bụ Aare Afe Babalola ewezugala akwụkwọ niile ọ gbara n’ụlọikpe…
Goomenti Etiti na-ekwusighachi nkwa na mkpochapụ ịba
Gọọmenti etiti Naịjirịa ekwughachila nkwa ya iji kpochapụ ịba dị ka ihe kacha mkpa n'okpuru ọchịchị Onye isi ala…
Ndị mmadụ agbaala ọsọ dịka ndịagha nnupụisi kwuru na ha ewerela obodo
Ndịagha nnupụisi si n’otu M23 kwuru na ha ewerela obodo Goma dị na mpaghara ọwụwa anyanwụ mba Kongo.
Ndị bi ebe…