Etu ndị Adoration si nabata Fr Ejike Mbaka dịka o si Monastery lọbata
Ọṅụ juru ndị ekpere Adoration Ministry Enugu Nigeria n'obi taa bụ Wenezde, dịka onye ndu ha bụ Ụkọchukwu Ejike…
Govano akatoola etu ndi otu nzuzo si egbu mmadu na Steeti Anambra
Aka n’achi Steeti Anambra bu,Okanmuta. Chukwuma Soludo, CFR akatoola etu ndi otu nzuzo si egu mmadu na Obosi na…
Prezidenti Buhari Akpolitela onyeisioche ohuru nke National Quality Council
Onyeisiala Naijiria bu,Muhammadu Buhari akpolitela Mazi.Osita Anthony Aboloma dika onyeisioche ulo oru, National…
Joshua ga-ezute Wilder ihu n’afo 2023
Onye bụbu onye mmeri WBC dị arọ bụ Deontay Wilder na-eme atụmatụ ihu ndị ọkaibe abụọ jikọtara ọnụ ka ọ na-alaghachi…
Etu ị ga-esi gwọ ọrịa maọbụ ọkọ i butere
Tupu e kwuo okwu ọgwụgwọ, Akinde nyere ndị mmadụ ndụmọdụ ịgba mbọ debe onwe ha ọcha.
"Ị debe ebe ahụ ọcha bụ…
I nwereike ịbute ọkọ maọbụ ọrịa site n’ụlọmposi?
Mgbe ọbụla ị gafere n'ahịa, ị ga-anụ ebe ndị na-ere ọgwụ mgbọrọgwu na-ekwu okwu ịgwọ ọrịa a sị na-esi n'ụlọ mposi a…
Nsogbu dị n’inye nwata ọgwụ ụkwara
Dọkịnta Aggarwal kwuru na ọgwụ nwereike ime ka nwata na-arahụ ụra karaịa etu o kwesịrị. Lee nkọwa ndị ọzọ o nyere:…
Uru emume ekeresimesi bara nye ndi ụka Christ
Emume keresimesi bụ emume ncheta ọmụmụ onyenwanyi Jeso Kristi dika ndi otu ụka krist si kwekọrita n’elu uwa gba…
Afọ ole ka nwata kwesịrị iru tupu e nyewe ya ọgwụ ụkwara?
Akụkọ dị icheiche apụtala n'ọdị nso a na mba ụwa dị icheiche gbasara etu ahụike ụmụaka si kawanye njọ dịka ha…
Burna Boy ga-agu egwu na mmemme ‘Lagos Loves Damini’
Onye oti egwu eji Burna Boy mara ga-eti egwu na mmemme 'Lagos Loves Damini' n’aabali mbu nke onwa Jenụwarị,afo 2023…