Onye isi ala Tinubu na-eru uju onye isi ala Namibia Geingob
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu, enyela gọọmentị na ndị Namibia akasara ọnwụ Onye isi ala Hage Geingob.…
Ịkwụsị nnata ọgwụ ọgwọgwọ ọrịa kansa bu mmadụ iji aka ya gbuo onwe ya- ndị ọrịa kansa na…
Abali ano nke onwa Febụwarị bụ ụbọchị eji echeta ndị ọrịa Kansa n’uwa niile.Kansa egbuola ọtụtụ mmadụ na Naịjirịa…
Onyeisiala mba Namibia anwụọla ka ọ gbachara afọ iri asatọ na abụọ
Onyeisiala mba Namibia bụ Hage Geingob anwụọla dịka ọ na-ata ọgwụgwọ n’ụlọọgwụ dị n’isiobodo bụ Windhoek.
Osote…
Ihe mere mba US na UK jiri atụ ogbunigwe n’ogige ndịagha nnupuisi Houthi
Mba Amerịka na Briten gbakọtara aka ọnụ ma tụọ ogbunigwe n’ogige 36 nke ndị otu agha nnupuisi Houthi nke mba Iran…
A zọpụtala ụmụakwụkwọ ise na ndị nkuzi ha a tọọrọ n’Ekiti Steeti
Ndị uweojii Ekiti Steeti ekwupụtala na a zọpụtala ụmụakwụkwọ ise ahụ na ndị nkuzi ha a tọọrọ n’Emure-Ekiti Steeti…
Atụmatụ Afọ Iri Iji Megharịa Ngalaba Nsicha Igwe Na Naịjirịa
Gọọmenti Naijiria na-ekwu na ọ ga-ewepụta atụmatụ ụzọ mba dị afọ iri maka mmepe igwe obodo na atụmatụ afọ atọ maka…
Mịnịsta Na-Ahụ Maka Mgbasa Ozi Akpọọla Oku Maka Ichekwa Ihe Nketa Ihe Owuwu
Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi na mba Naijiria, Mohammed Idris, agbaala ụlọ ọrụ National Institute of Architects…
Minista Etoola Ngwaahịa Proforce Factory
Mịnịsta na-ahụ maka nchekwa, Mohammed Badaru etoola ngwaahịa na akụrụngwa ọgbara ọhụrụ nke Proforce Factory rụrụ na…
Onyeisi Agha Ekwusiela Ike Maka Mmekorita Ha Na FIRS
Onye isi ndị ọrụ nchekwa nke Naijirịa (Chief of Defence Staff, CDS) General Christopher Musa eletala onye isi oche…