Isiokwu Onyeisiala Tinubu Kwere Nkwa Ibelata Nsogbu Ọnọdụ Nchekwa Ike Umenaba Jul 6, 2023 0 Onyeisiala Bola Tinubu ekwuola na ọchịchị ya ga-eme ihe niile dị mkpa iji hụ na mbelata dị ukwuu na nsogbu nchekwa…
Isiokwu Onyeisiala Tinubu Ga-ekpebi Ụbọchị Ọnụ Ọgụgụ – NPC Ike Umenaba Jul 6, 2023 0 Onyeisiala Bola Tinubu agwala ndị National Population Commission (NPC) ka ha gaa n'ihu na nkwado maka ọnụ ọgụgụ ndị…
Isiokwu Ndị Isi Ọrụ Nchekwa Ọhụrụ: Onyeisiala Tinubu Edegarala Ụlọ Ndị Nnọchiteanya Akwụkwọ. Ike Umenaba Jul 6, 2023 0 Onyeisiala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu edegarala ụlọ ọgbakọ omebe iwu akwụkwọ maka nhọpụta nke ndị isi ọrụ nchekwa…
Isiokwu Onyendu Naijiria Ebinyela Aka N’akwụkwọ Iwu Executive Anọ Ike Umenaba Jul 6, 2023 0 Onyeisiala Bola Tinubu ebinyela aka n'akwụkwọ Iwu Executive anọ dịka o kwere ụmụ Naijiria nkwa n'ụbọchị ọ ṅụrụ iyi…
Azụmahịa Onyeisiala Tinubu Akagbuola Ụtụ Isi N’ọrụ Telecom Ike Umenaba Jul 6, 2023 0 Onyeisiala Bola Tinubu akwadola ka a kwụsị ụtụ Excise Tax pasentị ise na ọrụ mgbasa ozi na Naịjirịa. Ọ…
Isiokwu Hajj 2023: Ndị Njem Ala Nsọ 272 Sitere Kwara Alachitela Naijirịa Ike Umenaba Jul 5, 2023 0 Ndị njem ala nsọ dị narị abụọ na iri asaa na abụọ maka njem Hajj 2023 si Kwara Steeti , mgbago ugwu Naijiria…
Isiokwu Naijiria Na-eru Ụjụ Onye Minista FCT mbụ, Ajose Mobolaji Ike Umenaba Jul 5, 2023 0 Odeakwụkwọ gọọmentị etiti bụ George Akume n'aha gọọmentị etiti Naijiria na-eru uju maka ọnwụ Mịnịsta Federal…
Isiokwu Naijiria Ga-aga N’ihu Igosi Ezi Ụzọ N’Africa- Onye Enyemaka Onyeisiala Ike Umenaba Jul 1, 2023 0 Onye ndụmọdụ pụrụ iche nye Onyeisiala Bola Tinubu na ọrụ pụrụ iche, nzikọrịta ozi na atụmatụ, Dele Alake na-ekwu na…
Isiokwu Shettima Gara Leta Sultan Nke Sokoto, Gbasaa Ozioma Udo Maka Mmepe Ike Umenaba Jul 1, 2023 0 Osote onyeisiala Naijiria, Kashim Shettima na Fraịde gara leta Sultan nke Sokoto, Sa'ad Abubakar, ma kwusie ike…
Naijiria Ndị Agha Anwụchiela Ndị Na-emebi Okporo Ụgbọ Oloko Na steeti Nasarawa Ike Umenaba Jul 1, 2023 0 Ndị agha nke 4 Special Forces, Doma na Nasarawa Steeti , ejidela mmadụ iri na abụọ a na-enyo enyo na ọ bụ ndị…