Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị Sineti Naịjirịa Emeela Ọgbakọ Ikpeazụ

Edwin Akwueh dere ya na bekee

0 366

Ndụ nke ụlọ ọgbakọ omebe iwu Naijiria nke itoolu akwụsịla ka ọgbakọ ndị omebe iwu mere na Satọde.

N’ikwu okwu n’oge ha na ahụmahụ ha na ọgbakọ mba nke itoolu, ndị Sineti gosipụtara ọṅụ na obi ụtọ n’ihi na a kọwara ha n’ụzọ dị iche iche dị ka Simeti kacha na-arụpụta ihe n’afọ ndị na-adịbeghị anya.

Otu n’ime akwụkwọ ndị pụtara ìhè nwetara ọkwa sineti nke itoolu, bụ Iwu ụlọ ọrụ Petroleum, Nigeria Electricity Act, na Iwu ego 2022.

Ndị ọzọ bụ, Companies and Allied Matters Act, yana akwụkwọ ntuliaka 2022 nke gbanwere omume ntuliaka na Naijiria.

Dị ka n’oge a na-edejupụta akụkọ a, ndị Sinetọ ahụ ka na-eme oge ha iji nye ekele maka ohere ha nwere ijere obodo ahụ ozi bido n’ọnwa Juun 2019 rue ọnwa Juun 2023.

 

Nkọwa ndị ọzọ na-abịa……….

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *