Take a fresh look at your lifestyle.

Emume afọ nke iri isii na ise nke nnwere onwe nke Senegal,onye osote onye isi ala Naijiria gara Dakar maka ya.

Site na Timothy Choji

0 96

Emume afọ nke iri isii na ise nke nnwere onwe nke Senegal,onye osote onye Naijiria bịarutere Dakar maka ya

Na mgbede Tọzdee, osote onye isi ala Kashim Shettima  rutere Dakar, Senegal, ịnọchite anya Onye isi ala Bola Tinubu ka obodo ahụ na-eme mmemme ncheta ụbọchị nnwere onwe nke iri isii na ise.

Na Place de la Nation na Dakarka a ga-eme mmemme ụbọchị nnwere onwe na Fraịde Eprel 4.

A na-atụ anya na osote onye isi ala Shettima n’ụlọ ka emechara ihe omume ahụ.

Osote onye isi ala Shettima nọ na mmemme ahụ site n’ọnụ Onye isi ala Bola Tinubu ka onye isi ala Senegal bụ Bassirou Faye kpọrọ onye isi ala.

 

 

 

 

 

 

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *