Take a fresh look at your lifestyle.

Ndị nche onyeisiala chụpụrụ ndi mwakpo na Steeti Katsina .

Timothy Choji, Abuja dere ya na bekee.

0 616

Ndị nche onyeisiala chụpụrụ mwakpo na Steeti Katsina

 

Ndị isi oche  onyeisiala kọwara  ihe a dị ka ihe mwute , igba egbe aghara aghara nke dara na Tuesday na nso  nso a na Dutsinma Steeti Katsina ebe igwe ụgbọ ala na-ebu Advanced Team of security, protocol na ndi isi mgbasa ozi.Ha nile na  onyeisiala Muhammadu Buhari na- agaa Daura maka Sallah.

Ndị  nwakpo a wakporo ha ma bido gbaba ha egbe mana ndị agha, ndị uwe ojii na ndị DSS so igwe  ụgbọala a chụpụrụ ha.

Na nkwupụta, ọnụ na-ekwuchitere onyeisiala bụ Garba Shehu kwuru:

“Ndị mmadụ abụọ nọ na “convoy” ahụ na-anata ọgwụgwọ maka obere mmerụ ahụ ha nwetara. Ndị ọrụ,  na ụgbọ ala ndị ọzọ niile ruru Daura n’enweghị nsogbu.”

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *