Ndị nche onyeisiala chụpụrụ mwakpo na Steeti Katsina
Ndị isi oche onyeisiala kọwara ihe a dị ka ihe mwute , igba egbe aghara aghara nke dara na Tuesday na nso nso a na Dutsinma Steeti Katsina ebe igwe ụgbọ ala na-ebu Advanced Team of security, protocol na ndi isi mgbasa ozi.Ha nile na onyeisiala Muhammadu Buhari na- agaa Daura maka Sallah.
Ndị nwakpo a wakporo ha ma bido gbaba ha egbe mana ndị agha, ndị uwe ojii na ndị DSS so igwe ụgbọala a chụpụrụ ha.
Na nkwupụta, ọnụ na-ekwuchitere onyeisiala bụ Garba Shehu kwuru:
“Ndị mmadụ abụọ nọ na “convoy” ahụ na-anata ọgwụgwọ maka obere mmerụ ahụ ha nwetara. Ndị ọrụ, na ụgbọ ala ndị ọzọ niile ruru Daura n’enweghị nsogbu.”
Leave a Reply