Mịnịsta na-ahụ maka mmanụ ala Naịjirịa agbaala arụkwaghịm
Mịnịsta na-ahụ maka akụ mmanụ ala na Naịjirịa bụ Chief Timipre Sylva arụkwaghịm n’ọrụ.
Dịka tweet sitere n’aka onye enyemaka pụrụ iche na nkwukọrịta dijitalụ nye Onye isi ala, Bashir Ahmad, o kwuru: “H.E. Timipre Sylva, agbahapụla nhọpụta ya ịzọ ọkwa gọvanọ Bayelsa na-abịa.”
Sylva ga-esonye na ntuli aka mbụ na-abịanụ n’elu ikpo okwu nke All Progressives Congress pati APC nke nwere ike ime oge ọ bụla n’April.
Leave a Reply