Amerịka ekwuola na olileanya dị dịka mkparịtaụka udo na Yukren na-abanye abalị abụọ Amerịka ekwuola…
Onye nnọchiteanya mba Amerịka bụ Steve Witkoff ekwuola na enweela olileanya na mkparịtaụka dị n’etiti Yukren na Rọshịa banyere ịkwụsị ịkwa mgbọ n’agha dị n’etiti ha abụọ dịka mba abụọ ahụ na-abanye n’abalị abụọ mkparịtaụka ahụ na Geneva…