Onye isi ala akasiela Mịnịsta na-ahụ maka mgbasa ozi obi na ọnwu ọgọ ya
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu ekwupụtala ọmịiko ya nke ukwuu nye Minista mgbasa ozi na National Orientation, Alhaji Mohammed Idris, maka ọnwụ nne di ya, Hajia Hauwa Yakub Usman, onye nwuru mgbe ọ dị afọ iri asaa.
N’ozi nkasi obi sitere…