Ụbọchị ahụike mba ụwa: Nwanyị mbụ kpọrọ oku maka imekọ ihe n’ike
Nwunye onye isi ala Naijiria, Oriakụ Oluremi Tinubu, akpọọla oku maka mmekorita siri ike n'etiti ndị na-ahụ maka ahụike na ngalaba ahụike iji nyere aka merie nsogbu ahụike na mba ahụ.
Ọ kpọrọ oku a na ozi ya na-echeta ụbọchị ahụike ụwa…