Ndị Agha Egbochiela Mwakpo Ndị Iyi Ọha Egwu Na Mgbago Ugwu Naijiria.
Ndị agha nke Joint Task Force a kpọrọ Operation HADIN KAI egbochiela ọtụtụ mwakpo ndị iyi ọha egwu na Pulka nakwa Mandaragirau dị na Steeti Borno.
Dịka onye na-ekwuchitere ndị agha ahụ, Lt Col Sani Uba si kwuo, mwakpo ndị ahụ mere na…