N’ụbọchị Sọnde, 18 Jenụwarị, na Ama egwuregwu Prince Moulay Abdellah dị na Rabat ka Morocco na Senegal ga-egosi ihe ha ji eko.Oge a ka a ga-ama ndi nwee iko a .
Otu na-ahụ maka egwuregwu n’Afrịka bụ Confederation of African Football (CAF) ahaziela usoro a ga-eji gbaa asọmpi Iko mba Afrịka nke afọ 2025 na mba Moroko.
Ha mere nke a site n’ịhọpụta mba iri abụọ na anọ ga-eso gbaa asọmpi ahụ ma tinye…