Etu ndị agboro na-anakọ ego ụtụisi si akpa ike n’akụkụ Naijirịa
N’akụkụ Naịjirịa dị iche iche ụfọdụ ezinụlọ nwere agba na-ewe ndị mmadụ dịka otu nwoke kpọrọ onwe ya Kaptịn Nwokuha n’ọrụ maka atụmatụ nnakọ ego ụtụ isi n’aka ọha.
Maazị Nwokuha na-ebu agba agba osisi akparịgharị n’okporoụzọ Port…