Take a fresh look at your lifestyle.

Onye isi ndị agha mmiri Naịjịria akpọọla oku maka nchekwa

Chigo dere ya n'Igbo

0 379
Idi Abbas Onye isi ndị agha mmiri Naịjịria akpọọla ndị ọrụ agha mmiri ka ha wepụta echiche ọhụrụ iji dozie ihe iyi egwu nchekwa dị na mpaghara ọrụ Eastern Naval Command”.

O nyere ntuziaka a n’oge nnọkọ mkparịta ụka ya na ndị agha mmiri, mgbe o mechara njem mmata n’ọgbakọ na ngalaba dị iche iche n’okpuru Eastern Naval Command.                              Nwamadi a, bụ onye gwara ndị ofisa na ndị agha mmiri nọ na Calabar, isi obodo steeti Cross River dị na ndịda Naịjịria, kwughachiri nkwa ya gbasara ilekọta ọdịmma ndị agha, mmepe .

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *