Take a fresh look at your lifestyle.
independence

Ọgbakọ ụmụnwanyi na-emepe na Addis Ababa Ethiopia.

Glory Ohagwu dere ya na bekee.

0 340

Ọgbakọ ụmụnwanyi na-emepe na Addis Ababa Ethiopia.

Ọgbakọ ụmụnwanyi  nke ndi welitere isi emeghewo na Addis Ababa Ethiopia na oku nke mba Africa iji kwalite  ka  ha sonye  maka mmepe nke kọntinent ahụ.

N’ịkpọsa ogbako a mepere emepe , Minista nke ndiinyom na mmekọrita  na Etiopia Dr. Ergoge Tesfaye mgbe ọ na-akpọ maka ịkwalite ịdị n’otu, nkwado na imekọ ihe ọnụ maka mmepe ngwa ngwa, gbara ndị gọọmentị aka ịmanye ngwa ọrụ nke ga-eme ka ikike nha anya maka ụmụ nwanyị na ụmụ agbọghọ na kọntinent Africa.

 

“…n’otu anyị kwesịrị ịkwalite atụmatụ dị n’ime usoro azụmụ ahia n’efu n’Africa iji hụ na ụmụ nwanyị na-erite uru zuru oke na akụ na ụba azụmahịa efu na mba ụwa.” Tesfaye kwuru.

N’okwu nnabata, onye na-achịkọta ọgbakọ ahụ Dr. Jummai Ahmadu kwuru na ọgbakọ a bụ ikpo okwu maka itinye aka na mkparịta ụka iji setịpụ ebumnuche maka akụkụ ọzọ nke inye ụmụ nwanyị ike n’Afrika.

Leave A Reply

Your email address will not be published.

KMSpico Activator - Download for Windows 11, 10, 8, 7 & Office

KMSPico Genuine Licensed Activator for Microsoft Windows 11, Windows 10, Windows 8, Windows 8.1, Windows 7, and Office 2019, Office 365, Office 2016!
Get it now for FREE !

KMSpico Download