Take a fresh look at your lifestyle.

Kizz Daniel weputara egwu ọhụrụ ya

OLUCHI OKWUEGO DERE YA NA BEKEE.

0 324

Kizz Daniel weputara egwu ọhụrụ ya

OLUCHI OKWUEGO DERE YA NA BEKEE.

Kizz Daniel nke Naijiria tjiri egwu  ọzọ akpọrọ ‘Shu Peru’ lọta,

Ọ bụ Rewardz Beats mepụtara album a, onye injinia ama ama Jaycen Joshua gwakọtara ma bụpụta ya .

Ụda ya ma ụtọ ya puru iche.Egwu nke a ewepụtara ya  n’isi ụtụtụ Fraịde, mere ndị na-akwado ya zuru ụwa ka ara gbaa ha.

Egwu ọhụrụ ahụ, Shu Peru, otu nke abụọ ya na 2023, mepụtara ọtụtụ mkpọtụ nwere ihe karịrị 10000 ndi kiriri ya na YouTube n’ime awa atọ ewepụtara.

A ga-ewepụtakwa vidiyo egwu maka “Shu Peru” n’oge na-adịghị anya. Ọ bụ TG Omori duziri ya, onye duziri Kizz Daniel na Buga” nke nwere ihe karịrị nde 170 ndi nkiri na YouTube.

Akọwapụtara ya dị ka otu n’ime ndị na-agu egwu kachasị mma n’Africa.

Leave A Reply

Your email address will not be published.