Take a fresh look at your lifestyle.

Onye ji paati ACCORD azọ ọkwa Sineeti kwere nkwa inyere ndị ntorobịa aka.

Olubunmi Osoteku dere ya na bekee.

0 391

Onye ji paati ACCORD azo okwa Sinati kwere nkwa inyere ndị ntorobịa aka.

Onye na-azọ ọkwa sinetọ nke Accord Party maka Oyo South Senatorial District, Mazị Kolapo Kola-Daisi, ekwuola na otu n’ime ụzọ o si ebu n’obi na-enye ndị ntorobịa aka bụ site n’ịkwanye ha ikike na echiche  na-edozi obodo.

Kola Diasu kwuru ka gọọmenti gbaa mbọ kwalite nka n’ụzụ nzikọrịta ozi,na nke a ga-enye aka ikwalite ndi ntorobia n’ụzọ di otu a.

Ọ kpọrọ oku a n’okwu ya bụ na Adeseun Ogundoyin Polytechnic, Eruwa, Oyo State, n’isiokwu: “Advanced Information Technology, IT and it on the Nigerian Economy, Business, Marketing, Education and Commerce.”

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *