Take a fresh look at your lifestyle.

Nkà na ụzụ na-eme ka nkuzi na mmụta dị mfe –minista agụmakwụkwọ.

Temitope Mustapha depụtara ya na Bekee.

0 448

 

Nkà na ụzụ na-eme ka nkuzi na mmụta dị mfe –minista agụmakwụkwọ.

Mịnịsta na-ahụ maka mmụta na Naịjirịa bụ Adamu Adamu kwuru na teknụzụ emeela ka nkuzi na mmụta asụsụ nne dị mfe. agụmakwụkwọ

Mịnịsta ahụ kwukwara na ọ kacha mkpa ka a matakwuo ọrụ dị mkpa dị n’asụsụ ndị nne iji chebe ha ka ọ ghara ịla n’iyi.

Adamu kwuru nke a n’Abuja n’oge mmemme ụbọchị 2022 nke ụbọchị ọmụmụ asụsụ ndị UNESCO Naijiria Ministri  Agumakwukwo na Ministri  ozi haziri.

O kwusiri ike na ọrụ dị mkpa asụsụ obodo na-arụ n’ịkwado ịdị n’otu obodo Naijiria gbakwụnye na ọ kwadoro akụkụ nke omenala obodo ahụ.

“Nkà na ụzụ emewo ka nkuzi na mmụta asụsụ dị mfe karịa ka ọ dị mkpa ime ka mmata karịa ọrụ dị mkpa nke asụsụ nne. “

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *