Take a fresh look at your lifestyle.
Ramadan

Ogologo ahịrị mmanụ ụgbọala ga-akwụsị n’oge adịghị anya – NNPC mesiri ndị Abuja obi ike.

0 27

Onye isi njikwa otu, Nigerian National Petroleum Company Limited (NNPC), Mele Kyari emeela ka obi sie ndị bi na Federal Capital Territory obi ike na ogologo ahịrị ndị a na-enwe ugbu a ga-akwụsị n’oge na-adịghị anya.

O kwuru nke a n’Abuja, bụ isi obodo mba ahụ mgbe ọ na-agwa ndị nta akụkọ okwu obere oge ka ya na Kọmitii Adhoc nke Ụlọ Nnọchiteanya na-enyocha steeti refineries na mba ahụ nwere nzukọ.

Kyari onye kwuru na ụkọ ihe dị ugbu a bụ enweghị ike ụgbọ mmiri ebubata ngwaahịa n’ihi mmemme Eid al-Fitr nke izuụka gara aga kwuru na a na-atụ anya ihe dị ka ụgbọ mmiri narị atọ nwere ngwaahịa mmanụ ala n’Abuja n’etiti Tuzdee na Wednesde.

Leave A Reply

Your email address will not be published.