Zelensky akatọọla okwu Putin dịka Yukren na Rọshịa na-atụ onwe ha aka maka igbochi nkwa…
Rọshịa na Yukren na-ebo onwe ha ebubo igbochi mkpebi nkwa 'nkwụsịtụ ọgụ Ista' kwesiri ịnọ awa iri ato.
Onyeisiala Yukren bụ Volodymyr Zelensky kọwara okwu Onyeisiala Putin na-achị Rọshịa dịka nke uru na-adịghị maka na e nweela mwakpo…