Onye isi oche NAWOJ, Omowole ka ndi Yoruba nyere ya aha “Yeye Atase Omoluabi Odua Agbaye”.
Oriakụ Ifeyinwa Omowole, onye bụbu onye isi otu Nigeria Association of Women Journalists ka ndị Yoruba Council Worldwide (YCW) nyere echichi nke a Yeye Atase .Omoluabi Odua Agbaye”