Popu pụtara n’Ista Sọnde mgbe ọrịachara ọrịa siri ike
Onyeisi ụka Katọlik n’ụwa niile Popu Francis apụtala maka inye ngọzị Ista Sọnde n’ogige St Peter dị na Vatican, ebe a na-akwado maka emume ahụ.
A maghị ma Popu ahụ dị afọ asatọ na asatọ (88) a ga-esonye ụka ụbọchị Ista n’ihi na ọ hapụrụ…