Naijiria kwughachiri nkwa na mmepe mmekọrịta mmadụ na ibe ya, ikpe ziri ezi
Osote onye na-ekwuchitere ụlọ omebe iwu, Mr. Benjamin Okezie Kalu ekwupụtala nraranye nke Naijiria maka mmepe mmekọrịta ọha na eze na ikpe ziri ezi na Mgbakọ 150 nke Inter-Parliamentary Union (IPU) na Tashkent, Uzbekistan.
N'ịgwa ọgbakọ…