Gwa ndị nkwado unu ha kwụsị ikesa ozi ga-akpata ọgbaghara – Ndị uweojii Naịjirịa
Ndị uweojii Naịjịrịa ewepụtala ozi nye ndị na-azọ okwa onyeisiala na-agwa ha ka ha dụọ ndị nkwado ha ndụmọdụ n’okwu mgbasaozi nwereike ikpata ọgbaghara n’oge a.
Ozi ha kwuru na dịka anya oha na-ele ngụkọ mpụtara ntuliaka ọkwa onyeisiala…