Etu aka si kparala ụmụnwaanyị na-ere ụmụaka n’Enugwu
Ndị uweojii Enugwu Steeti agbaala ụmụnwaanyị abụọ n’anwụ maka ebubo ire nakwa ịtụ ụmụaka mgbere na steeti ahụ.
N’ozi ọnụ na-ekwuru ha bụ Daniel Ndukwe wepụtara, ha sị na ndị ọrụ nke ngalaba SWAT nwuchiri ndị a site n’ama a gbaara ha.
Mgbe…