Onye isi ala Tinubu ga-ewepụta Budget 2024 na Wednesde
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ga-enye na Wednesde, Nọvemba 29, 2023 wepụta mmefu ego 2024 na nnọkọ nzuko nke National Assembly. Ozi a kwadoro ndị nta akụkọ site n'aka odeakwụkwọ, nyocha na ozi na National Assembly, Dr Ali Barde…